Ílú
Ọdịdị
ílú
obere ụdị nke | paroimia, saying, popular saying |
---|---|
Akụkụ nke | small genre of folklore |
hashtag | Quotes, quoteoftheday, quotes |
nwere àgwà | oral tradition |
has list | list of proverbial phrases |
Ílú bu ihe ókwú nke mádu màchàrà, náa sị, nke kwàdòrò na ihe mkpà ihe mádu ne jé na ùwà. Ha bùkwà ihe échìchè. Ílù na byá shí omenala ndi madu nílé na asụsụ nílé. Omenala nílé nwèrè ílú.