Jump to content

chọọ

O sị Wiktionary

chọọ

Nkọwa

[dezie]

ọnọdụ igba mbọ mata ebe ihe di Nke a nwekwara ike ịbụ okwu n'etiti ihe onye bu na obi ka ọ bịara ya

Nkejiasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]
  1. chọọ ihe odide a n' igwe Kọmputa
  2. Biko chọọ afe gi n'okpuru Oche

Mkpọpụta

[dezie]

olumba

[dezie]

Ntughari n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]