Jump to content

Kwuru

O sị Wiktionary

Kwuru

Nkọwa

[dezie]

Nke bụ ihe mmadụ kwuru. Mgbe ụfọdụ mmadụ ejiri ọnụ kwutere onwe ya nsogbu.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ihe nwanyi a kwuru butere ya ajọ ọnọdụ na ezi n'ụlo ya

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]