Igbo 3
Igbo 3
Igbo
Scheme Of Work
The Unified Scheme Of Work For Junior Secondary School 3
(JSS3) Is Designed To Help Teachers Meet Learning
Objectives. Provide Comprehensive Class Notes, And Ensure
Students Receive The Education They Deserve
TABLE OF CONTENT
3 AGUMAGU: IGU
IDUUAZI A HOPUTARA
a) Nkowaodee akwukwo, isiokwu, ndi nisiokwu akuko ya
b) Ogugu akwukwo iduuazi
c) Nkowa mkpuruokwu na okwu ohuru batara n’ihe a guru
4 OMENALA A i) Nkowa Omenala
ii) Ile obia na mkpoputa ihe ndi ufodu ndi Igbo ji ele obia. Ya bu ihe ndi na-
anochi anya oji.
B) Omumu ilu na nkowa ilu ufodu di mfe.
5 AGUMAGU: IDUUAZI
C. NRURITAUKA
Olee ndi a ga-aka ata uta gbasara mpu ule. O
bu ndi nne na nna ka o bu umuakwukwo?
AGUMAGU:
• IDUUAZI • •
11
1. Ogugu iduuazi
2. Nchikota isiokwu na ndinisiokwu akuko
3. Nkowa ihe mmuta di n’akuko
4. Ntule agwa ndi batara n’akuko
5. Omenala Igbo ndi batara n’akuko
12 MMUGHARI IHE A
KUZIRI
13 ULE
14 MMECHI
Second
Term
Term Second Term
Week Topic Breakdown
1 AGUMAGU: ABU
EDEREDE
a) Ikowa odee abu na akwukwo abu ya b) Ogugu abu abuo ndi a
hoputara c) Ntule abu, isiokwu, asusu nka na ihe abu na- ako
maka ya na nkenke d) Ikowa ihe mmuta di n’abu
e) Nkowa okwu ohuru ndi batara n’abu
2 OGWU
a) Nkowa ihe bu ogwu
b) Onye kwesiri inye ogwu
c) Ebe e kwesiri izuta ogwu
d) Mgbe e kwesiri inu ogwu
e) Nsogbu di n’izu na inu ogwu
f) Inu ogwu aghara aghara na oghom ya
3 AGUMAGU: ABU
EDEREDE a. Ogugu abu abuo a hoputara
b. Ntule abu, isiokwu/ ihe abu na-ako maka ya na asusu nka
c. Nkowa ihe mmuta di n’abu
d. Itule asusu nka ndi batara n’abu
e. Nkowa okwu ohuru batara na ha
4 NKEBIOKWU
a) Nkowa nkebiokwu
b) Udi nkebiokwu di iche iche dika: nkeaha, kenkowa, nkembuuzo
na nkenruaka
c) Mmebe ahiriokwu ndi nwere nkebiokwu.
5 EDEMEDE a) Nkowa edemede kompozishon
KOMPOZISHON b) Nhazi ya
c) Ide otu edemede nkowa
6 NKEBIOKWU
a) Nkowa nkebiokwu
b) Omumu nkebiokwu keaha
c) Omumu nkebiokwu kenkowaha
d) Omumaatu gasi n’ahiriokwu
7 NKEBIOKWU
a) Omumu nkebiokwu kenruaka b) Omumu nkebiokwu kembuuzo
c) Omumaatu ha gasi n’ahiriokwu
8 AGUMAGU: ABU
EDEREDE
a. Ogugu akwukwo abu abuoa hoputara
b. Ntule abu, isiokwu/ ihe abu na-ako maka ya na asusu nka
c. Nkowa ihe mmuta di n’abu
d. Nkowa okwu ohuru batara na ha
This ebook is a p roperty of Sy Va b US ng
9AGUMAGU Ngughari akw
nchikota ha.
10EDEMEDE 1. Nkowa ede
2. Edemede d
i) Leta nke o
ii) Leta anam
3.
Third Term
Subject Igbo L2
Week Term First Term
1 A) IKOWA KA AHU NA
OBI MMADU DI (dika ino na mwute, n’ihe mgbu, n’ihe isiike,
••
mgbe obi di mmadu uto/njo, dgz).
B) IJIAHIRIMFE KOWAA
KA AHU NA OBI DI
MMADU
2 A) IME NJEM i) Nkowa ihe bu ime njem na uzo di iche iche
e si eme
njemdika: njemugboelu, ugbommiri, ugboala,
gbookporoigwe
/ ugbooloko. ii) Ime mkparitauka gbasara ime
njem
B. ONUOGUGU • • • • •
i. Omumu onuogugu nke (onye nke mbu,
abuo.dgz)
ii. Onuogugu mpekele ( 1/2, 3/5)
iii. Onu ogugu ogwa (5 1/2, 9 %)
3 AGUMAGU: AKUKO a. Ogugu akuko nkenke abuo ndi a hoputara
NKENKE b. Ntule isiokwu na ndinisiokwu di n’ akuko
nkenke
c. Ntule agwa ndi putagasiri n’akuko a guru
d. Ntule ihe muta di n’akuko na asusu nka
odee
4IJUTA NA IGWA MMADU a. juta ihe gbasara mmadu
IHE b juta gbasara ihe na ebe di iche iche c.Iji
nkenke ahiriokwu juta he gbasarammadu
maobu ebe
5 (100-1,500)
ONUOGUGU na- • • • • •
agarin
6 AGUMAGU: AKUKO
NKENKE* **
a. Ogugu akuko nkenke abuo ndi a hoputara
b. Ntule isiokwu na ndinisiokwu di n’ akuko
nkenke
c. Ntule agwa ndi putagasiri n’akuko a guru
d. Ntule ihe mmuta di n’akuko
ITI IWU
UZO DI NA
MFEIRIO
• • • IHE N’
7 a. Okwu ndi na-egosi iti iwu
b. Okwu ndi na-egosi aririo
c. Iji ahiriokwu mfe gosiputa iti iwu na irio
aririo.
8 AGUMAGU: AKUKO
NKENKE
i)Ogugu akuko nkenke abuo a hoputara
b) Ntule aha odee, isiokwu, ndinisiokwu na ihe
mmuta di n’akuko nkenke
c)Ntule omenala, asusu nka na agwa
ndiputagasiri n’akuko a guru
d) Nchikota akuko nkenke ndi a guru
9 A) AHUIKE NDI i) Nkowa ihe bu ahuike na ntorobia ii). Oria
NTOROBIA ufodu na-emetuta ahuike ha iii) Uzo mgbochi
ha.
B) NRI: i) Nri ndi Igbo Ufodu
ii) Etu e si akoputa ha na etu e si eri ha
iii) Nri a na-eri na mmemme di iche iche
10A) AKAORU
i) Udi akaoru di iche iche (Dika oru ugbo,
izuahia, iku azu, dgz) na ejirimara nke o bula
B) INWETA AKUNUBA
N’UZO ZIRI EZI* i) Nkowa Ihe bu akunuba na inweta ya n’uzo
ziri ezi
ii) Inweta akunuba n’uzo ezighi ezi dika: iji
mmadu atu mgbere ahia, iji mmadu gworo
ogwu ego, ibu/ire ogwuike
11MMEMME OMENALA a. Iri ji
b. Ilu nwaanyi
Second Term (L2)
Term Second Term
Week Topic Breakdown
1 MKPURUEDEMEDE a. Ndeputa mkpuruabiidi Igbo na ikewa ha
IGBO (abiidi) n’uzo abuo
i) Udaume
b) Mgbochume
Usoro Omumu Igbo (Uto Asusu, Agumagu na Omenala) maka junio Sekondiri na Bezik
Edukeshon J. C Onuora (Okammuta) - Patmonic Printers & Publishers
Omenala Igbo (The Book of Igbo Custom) F. C Ogbalu - University Press Company
Omenala Maka Junio Sekondiri N’ Usoro 6- 3-3-4 by F.C Ogbalu - University Press
Nka Edemede Igbo maka Ndi Sekondiri na Koleeji by Patty Ifeagwsie, Chinwe Okafor - Mid-
Field Publishers Ltd
Mbem Na Egwu Igbo (Igbo Poems & Songs) by F.C Ogbalu - Varsity Publishing Co. Ltd
• Easy-To-Understand,
• Curriculum Standard,
• Includes Class Practice & Assessments
• Arranged Weekly For Each Term
• Available For All Subjects.
/ <
P.H.E
x X
' x
I.R.S
£) Talk to Us on Whatsa