River
Ọdịdị
Osimiri
Nkọwa
[dezie]Osimiri bụ mmiri iyi sitere n'okike na-asọpụta, na-abụkarị iyi mmiri dị ọhụrụ, na-asọ n'elu ma ọ bụ n'ime ọgba na-aga n'akụkụ mmiri ọzọ na ugwu dị ala, dịka oke osimiri, ọdọ mmiri, ala mmiri, ma ọ bụ osimiri ọzọ.
Nkejịasụsụ
[dezie]Ngwaa ma ọ bụ aha
Ọmụmaatu
[dezie]Anyị ji ụgbọ mmiri gafere osimiri ahụ.
Bekee
[dezie][ [Òtù:WikiForHumanRight 2023 Nigeria] ]