Yeo Bee Yin
Ọdịdị
Yeo Bee Yin (杨美盈; Yáng Měiyíng) (born 26 May 1983) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Malaysia. Ọ bụ onye minista ike, teknụzụ, sayensị, mgbanwe ihu igwe na gburugburu na 2018–2020.
Okwu ndị o kwụrụ
[dezie]- Na ministri m, ị kwesịghị ịma m. Naanị ịhe I kwesịrị ịma bụ etu esị eme ihe. Ịmara m agaghị enye gị uru na ọrụ ọ bụla. Kaba ahụ imata etụ esị eme ihe.
- Yeo Bee Yin (2018) ekwuputara na "Yeo:Ị kwesịghị ịma m. Naanị ịhe I kwesịrị ịma bụ etu esị eme ihe." na The Star Online, 12 July 2018
- Iji mee ka ndị mmadụ kwenye, karịsịa ndị obodo, na mpaghara ahụ (n'akụkụ Kim River) enweghị mmetọ, agara m ebe ahụ na-enweghị ngwá ọrụ nchekwa.
- Yeo Bee Yin (2019) ekwuputara na "Mịnịsta na-ahụ maka gburugburu na-ekwupụta Sungai Kim Kim nwere ezi nchekwa, wepụrụ ihe mmetọ rụrụ ton narị itoolu" on Malay Mail, 20 March 2019.
Njikọ Mpuga
[dezie]- Yeo Bee Yin na Wikipedia bekee
- Yeo Bee Yin na Wikimedia Commons