Jump to content

Sayed Zayan

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Sayed Zayan
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEgypt Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya10 Eprel 1956 Dezie
Ebe ọmụmụAlexandria Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya13 Eprel 2016 Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Egyptian Arabic Dezie
ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri, onye mkpaochi Dezie

Sayed Zayan (Arabic; a mụrụ 17 August 1943, ọ nwụọ 13 April 2016) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri.

Ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]
  • The Beggar (ihe nkiri)
  • Easabat Al'nisa

Egwuregwu

[dezie | dezie ebe o si]
  • Onye ọkwọ ụgbọala tagzi

Zayan nwụrụ n'ụtụtụ Wednesday, 13 April 2016 na Cairo, mgbe ọ dị afọ 73, mgbe ọ lụchara ọgụ na ọrịa.[1]

  • Ndepụta ndị Ijipt

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. The death of Egyptian actor Sayed Zayan after illness alarabiya web site, April 13, 2016.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]