Asụsụ Gbandi
Ọdịdị
Gbandi | ||
---|---|---|
Spoken in: | Guinea, Liberia | |
Total speakers: | Àtụ:Sigfig | |
Language family: | Niger–Congo ? Mande Western Mande Southwestern Mende–Loma Mende–Bandi Bandi–Zialo GbandiÀtụ:Infobox Language/script | |
Language codes | ||
ISO 639-1: | none | |
ISO 639-2: | — | |
ISO 639-3: | bza | |
Note: This page may contain IPA phonetic symbols in Unicode. |
Asụsụ Bandi, nke a makwaara dị ka Bande, Gbande, Gbandi na Gbunde, bụ Asụsụ Mande. na-asụ ya na Lofa County dị n'ebe ugwu Liberia site n'aka Ndị Gbandi.
nwere olumba isii: Hasala, Hembeh, Lukasa, Wawana, Wulukoha, na Tahamba, nke bụ olumba eji eme akwụkwọ. ndị a nwere ọdịiche okwu nke 96% n'etiti ibe ha, na 83% na Asụsụ Mende yiri ya.
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Asụsụ ndị dị na Liberia
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Lukasa, Wawana, Wulukoha, na Tahamba,