Agnes Monica
Ọdịdị
Agnes Monica
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Indonesia |
aha n'asụsụ obodo | Agnez Mo |
Aha ọmụmụ | Agnes Monica Muljoto |
aha enyere | Agnes, Monica |
aha ezinụlọ ya | Muljoto |
aha pseudonym | Agnez Mo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Julaị 1986 |
Ebe ọmụmụ | Jakarta |
Ńné | Jenny Siswono |
Ikwu | Chloe Xaviera |
Asụsụ obodo | Indonesian, Bekee |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Indonesian |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, omee, odee egwu, Ọgba egwu, onye ọchụnta ego |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1992 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
ụcha ntụtụ isi | yellow hair, Ntụtụ ájá ájá |
ụdị olu | soprano |
ngwa egwu | olu egwụ, Piano |
diskografi | Agnez Mo discography |
ụdị | pop music, R&B dị ugbu a, egwu hip hop, soul |
akara ndekọ | Aquarius Musikindo, RED Music, Sony Music |
onye nlereranya | Britney Spears, Alicia Keys, Madonna, Beyoncé, Michael Jackson |
Ihe nrite | Mnet Asian Music Award for Best Asian Artist, iHeartRadio Music Awards, Asia's Most Influential Indonesia |
ahọpụtara maka | MTV Europe Music Award for Best Asia and Pacific Act, MTV Europe Music Award for Best Southeast Asian Act |
Onye mmeri | Asia Song Festival |
webụsaịtị | http://www.agnezmo.com/ |
kọwara na URL | https://www.tatlerasia.com/people/agnez-mo |
Ụdị onye si edozi ntụtụ ísí | Ntụtụ m̀bé n'úkwù, short hair |
Agnes Monica (mụ̀rụ̀ nà Jakarta, 1 nke Ọ́nwá 6, 1986) bụ̀ onye na bụ̀ ábụ̀ na òmẹ́kà shí na obodo inudonisiya. Ó bìdòrò ọ́rụ́ nà áhiá ọ́jị́ mgbè ọ́ dị̀ áfọ̀ ishii ka nwá ábụ̀. Ọ bụ́ọ́lá njịkọta-ábụ̀ nke ụ́mụ̀ńtàkị́rị́ nke àtọ́. Ó mẹ̀tụ̀kwàrà ị́ bụ onye òzí ihnye ńzíté ụ́mụ̀ńtàkị́rị́. Ka àgbọ́ghọ̀, Agnes mèghèrè ọrụ onwe ya ị gbákọ̀tá ihnye òmẹ́kà. Ihnyé ómẹ̀kàrà nà ị́tá ńzíté Pernikahan Dini mẹ̀rẹ̀ ká ọ́ gbálíté ya na ogbo ọ́jị́. M̀gbè ó mẹ̀rẹ̀, ọ́ mẹ̀rẹ̀ ị́ bụ́ àgbọ́ghọ̀ nke kárírí ị́ rí ụgwọ̀-ọrụ.