Youssouf Oumarou
Youssouf Oumarou
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Niger |
obodo maka egwuregwu | Niger |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Febụwarị 1993 |
Ebe ọmụmụ | Niamey |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | AS FAN Niamey |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Youssouf Oumarou Alio (bu onye amụrụ n'ụbọchị nke 16 n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1993) bụ onye egwuregwu bọọlụ Nigerien nke na-agbara US Monastir na ndị otu mba Niger bọọlụ.
Ọrụ mba ụwa
dezieOumarou bidoro mba ụwa maka ndị otu mba Niger na 13 Nọvemba 2015 na egwuregwu enyi na enyi megide Naịjirịa na mmeri 2-0.
Na 16 Ọktoba 2018, o nyere goolu mbụ ya maka Niger megide Tunisia na mmeri 2–1 n'oge 2019 Africa Cup of Nations qualification nke a ga-eme na Cameroon.
Na 8 Ọktọba 2021, n'oge asọmpi FIFA World Cup nke 2022 megide Algeria, o nyere goolu nke ya nke mere ka e merie ya 6-1.[1]