Gladys Akpa
Ọdịdị
Gladys Akpa
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Gladys |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Jenụwarị 1986 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
onye nsonye òtù egwuregwu | Rivers Angels F.C. |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Gladys akpa (amụrụ ya na 1 Jenụwari afọ 1986) bụ onye Naijiria n'agba bọọlụ dika onye na-agbachitere maka otu mba umu nwanyi na naijiria . O so na ndi otu egwuregwu n'afọ 2010 African Women's Championship na 2012 African Championship . Na ọkwa klọb, ọ na-egwuri egwu maka Sunshine Queens na Naijiria. [1]
Mba
[dezie | dezie ebe o si]- Naijiria
- Onye mmeri nke ndi nwanyi nke Afrika (2): 2010, 2016
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ List of players of the 8th African Women Championship, EQUATORIAL GUINEA 2012. cafonline.com (2012). Archived from the original on 22 February 2013. Retrieved on 28 October 2016.
Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Gladys Akpa – FIFA competition record