Kasie obi

NKỌWA

dezie

Kasie obi bụ okwu ana-agwa onye ihe metụtara,ime ka o nagide ma nwe ntachi obi n'ihe dakwasara ya.

NKEJIASỤSỤ

dezie

ngwaa

ỌMỤMATỤ

dezie

1.UJU gwara oriaku kasie obi maka

 ọnwụ nne ya.

2.Biko kasie obi maka ọnwụ nne na nna gị lara azụ.

MKPỌPỤTA

dezie

ka-si-e-o-bi

OLUMBA

dezie

Kashie óbù

NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ=

dezie

=Bekee

dezie

Console https://en,m.wikitionary.org/wiki/console